Ọ fọrọ nanị ụbọchị asaa tupu agbamakwụkwọ Ayo! Femi na Kemi nwere oke obi aṅụrị ịhụ nwanna ha. Mana kedụ ihe ọzọ ha ga eme na agbamakwụkwọ ahụ?
Ụbọchị ọbụla, Femi, Kemi na Geko bụ ngwere na amụta ihe ohụụ na-eme na agbamakwụkwọ, ma na Naijiria ya na ụwa niile gburugburu.

There are only seven days to go until Ayo’s traditional wedding! Femi and Kemi are so excited to see their cousin. But what else will they do at the wedding?
Each day, Femi, Kemi and Geko the Lizard learn a new thing that happens at traditional weddings, both in Nigeria and around the world.

Includes / Ihe so n’akwụkwọ:

Extra information about each culture / Ihe gbasara omenaala niile

Days of the week / Ụbọchị dị n’izuka

Counting / Mgbakọ

The moral of patience / Uru ndidi

New vocabulary in two languages / Mkpuruokwu n’ọnụ asụsụ abụọ

Age / Maka afọ 4+

Available in English, Hausa, Igbo and Yoruba

Ọ dị na Bekee, Awụsa, Igbo na Yoroba

Get The Wedding Week eBook or paperback from iTunes or Amazon

10% of profits from US sales of The Wedding Week this summer will go to the UIU Nationwide Bookdrive.

@KioGlobal is an Igbo-run publisher, started when its founder, Chimaechi Allan, saw NO black children or African languages on the books in a Lagos bookstore! Her first children’s book, The Wedding Week is a gorgeous showcase of wedding traditions throughout Nigeria and around the world. Get your print or digital copy of The Wedding Week in Igbo from Amazon.com now!

To purchase Chimaechi’s book, please click here. 

Umu Igbo Unite is dedicated to supporting Igbo-owned businesses.

Facebook IconYouTube IconTwitter IconVisit Our InstagramVisit Our InstagramVisit Our InstagramVisit Our Instagram